Phyno - Nnunu Lyrics






[Phyno:]
Haa! Shawty u feeling me haa
Mua na feel kwa ya, true!
Mana asa o bula ga emere m mentere
Mua ga free kwa ya
And I bia gosie go na enwe power
Anyi ga egree pu ya, true
Lekwa men, fancha bukwa my men
Anyi ga erecha kwa ya

Abata ram club n'acho better girl
M fuu a better girl,
O sie m phyno change ur channel
Ihe Ibu n'ukwu bu kwa ebelebe
Ima na nwata bu elenene
When she put it on me and she grind it
Mere ihe m jigede ya ka u bu edemede
Nwata n'ato kwa m biri biri,
And men jikwa change kiri kiri
Biko hapu m bia gwanu nwata ihe
M ji food eme nini haa!

[Stormrex:]
Ooo no need no need to wait o oga wait
Ooo show me show me your face o
I dey wait o mbadaba, isi mbadaba
Ima zie kwa so ihr n'adi gi mma bu ihe mbadaba
Ukwu mbadaba, unu di mbadaba
Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba

[Phyno:]
Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu
Ima na nkem ato ka umu nnunu
Ngwa gwanu amaka umu nnunu
O bu ocha ka o maka umu nnunu
Ikenna kuga large onye nnunu
Uchenna taaga cash onye nnunu
Nnanna yee to match onye nnunu
Phyno nwa amama eze nnunu
Etewe etewe etewe nwanta etewe
Sempe sempe nwa sempewe sempe
Tekasiwa tekasiwa tekasiwa
Kukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu

Nnunu macha rikwa anyi ka puru ya true
O so afa ya buru kwa precious anyi ga tiripu ya
Mana nnunu ahu buru kwa my type agam e follow kwa ya
O so ya buru just for one night anyi ga egwodo kwa ya
Abata ram club n'acho my bonus
M nwe fuu a better girl
O sie phyno change ur focus
Ihe ibu n'ukwu gi bukwa ebelebe
Ima na nwata bu enene
When she put it on me and grind it
Mere m ji e jede ya ka o bu edemede
Nwata na ato kwa m biri biri
And men jikwa change kiri kiri
Hapu nu m bia nu gwa nwata ife m ji food eme nini

[Stormrex:]
Ooo no need no need to wait o oga wait
Ooo show me show me your face o
I dey wait o mbadaba, isi mbadaba
Ima zie kwa so ihr n'adi gi mma bu ihe mbadaba
Ukwu mbadaba, unu di mbadaba
Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba

[Phyno:]
Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu
Ima na nkem ato ka umu nnunu
Ngwa gwanu amaka umu nnunu
O bu ocha ka o maka umu nnunu
Ikenna kuga large onye nnunu
Uchenna taaga cash onye nnunu
Nnanna yee to match onye nnunu
Phyno nwa amama eze nnunu
Etewe etewe etewe nwanta etewe
Sempe sempe nwa sempewe sempe
Tekasiwa tekasiwa tekasiwa
Kukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu
Kedu maka pino pino umu nnunu
Storm nwa baby umu nnunu
JB nwa lady umu nnunu
Onyeke ibu kwa ya umu nnunu
Bond nwa mama onye nnunu
Fatboy nwa mama onye nnunu
Flavour nwa mama eze nnunu
Aru m choro nnunu umu nnunu
My body wants umu nnunu
Fine girls bu so nnunu
Ima ojike bukwa nnunu umu nnunu
Chilaku choro nnunu onye nnunu
Oloye choro nnunu onye nnunu
Hi brand choro nnunu onye nnunu
Ma osama choro nnunu eze nnunu

Haa... fuu nnunu enweputa cha afo guys akpaa
Major bangs okwa ina ku beat na eri kwa nnunu





Other Lyrics by Artist

Rand Lyrics

Last Posts

Phyno Nnunu Comments