Olamide - Une Lyrics






Major bangs
PentHauze

[Chorus:]
Imara agba kpoturu mu une
Imara ete kpoturu mu une
Umu guys kpoturu mu une
Pino pino kpoturu mu une
Ima na isi na ime ogbe kpoturu mu une
Nwa baby kpoturu mu une
The way you carry body na emerum une
Ife ibu bu ezigbo une

Your girls di bad, my girls di badder
Energy di full, ha enidiro charger
Nwa, imarunu ete, ngwa carry go
Till ajuo gi which kind bomb wey you carry blow
Nne jiri nwayo na emepenu ngada
Amam na ina efeel the sun, ina agba ka ulaga
Mana etu isi agba egwuanuwa na ekori mu o
Iburu gbago, iburu gbadaa

The way she moves, ona eme all man ke kem kem
Soh mu si ya, baby sorum ka anyi ga bem bem bem
If u no no, obukwa nnukwu bem bem bem
Nwanne kpachaara anya, ojikwa igba kem kem kem
Ima na nwata bukwa gem gem gem
Ifu ebeona agba egwu, other girls ane ebe gem gem gem
Nwa gosim etu isi ebe bem bem bem
Okwa ina anwudokwa ha, jidekwa ha kem kem kem

[Chorus]

Onye na amara agba, okweba na isi
Girls na agba, some men ebudo aka na isi
Ufodu na agba ka ha etinyego ihe na isi
Anyi gbacha ta, echi anyi ebido uwa na isi
Nwa igbakata gbakata, anyi akuoru gi aka
Nwa makata makata, men akuoru ya anya
Nwa bunyekwe gi ife, nwanne iga achoru ya aka
Otu nwa si ebuheri ife nwanne ona akpazi mu ara

The way she moves, ima na nwa bu kem kem kem
Soh mu si ya, baby sorum ka anyi ga bem bem bem
If u no no, obukwa nnukwu bem bem bem
Nwanne kpachaara anya, ojikwa igba kem kem kem
Ima na nwata na eme selem sem
Ona agba egwu, other girls ane ebe gem gem gem
Nwa gosim etu isi ebe bem bem bem
Okwa ina anwudokwa ha, jidekwa ha kem kem kem

[Chorus]

Asa watchinu, ife ibu na ukwu emogo other guys her aportunu
Inweru ya excess, nyemu oke, nyemu my curtunu
Mu ga atuta alo mgbe obula ichoru, bia kirie gi ebe ina agba egwu, idi hotunu
Inweru weight, na enweta oku, na ka isi ashokunu
Aforum gi si ka mu nwa try yur luckunu
Ife ibu, onye bunyeru gi ya? Baby talkunu
Ina ekom, nwa i love the way you put me workunu, workunu, workunu...
Nwa imana idi sharp? Ife ibu meru guys ha ekpufu capu
The way you work it ka ibu Miley Cyrus
Egwu gi na efe efe, nwa ibudi virus?

[Chorus]





Other Lyrics by Artist

Rand Lyrics

Last Posts

Olamide Une Comments